Categories
Igbo Language Notes

UDI ORU NWOKE NA NWANYI NA-ARU UGBU A

NDINISIOKWU: (I)UFODU ORU DI ICHE ICHE (II) ORU NAANI NWOKE NA-ARU (III) ORU NAANI NWANYI NA-ARU (IV) ORU NWOKE NA NWANYI NA-ARU

Udi Oru Nwoke na Nwanyi na-aru Ugbu a

NDINAYA

Gini bu oru?

Oru bu ihe o bula mmadu na-eme wee na-enweta ego. e nwer ezigbo oru na ajo oru. Ajo oru bu oru nwere ike iwetere agbataobi anyi ma o bu obodo nsogbu. iji maa atu, izu ohi bu ajo oru.

Ufodu Oru Di iche iche Bu Ndi a:

(i) Nkuzi (ii) Dibia Bekee (iii) Noos (iv) kapinta (iv) mesin (v) oruugbo (vi) ikwa akwa (vii) inya ugboala (ix)inya ugboelu (x) azumahia (xi) Oru oyibo (xii) Ise foto (xiii)

Oru njinia (xiv) Ntaakuko (xv) Ikpe  (xvi) Oru ulo aku (xvii) Police (xviii) Ami (xix)Igu egwu (xx) Ejije

NWALE

1. Gini bu oru?

2. Deputa udi oru ise e nwere

IHE OMOME

Deputa udi oru ise i maara.

NDINISIOKWU:  Oru naani nwoke na-aru (iii) oru naani nwanyi na-aru (iv) oru nwoke na nwanyi na-aru:

Oru Naani Nwoke Na-Aru

Etu ihe siri kwuru ugbu a, naani oru ole na ole ka a ga-asi na o buzi nke umu nwoke. Chi nna na-abo, ihe a na-agbanwe. ka o sila di, oru ndi e nwere ike si na nwaanyi a anoghi ya maoli, ma o bu na ha npo ya ntakiri bu:

(i) kapinta,

(ii)mesin

(iii) Inya ugboala/ugbooloko/ katapila/ugbommiri/ ugboelu

 (iv)Njinia

Oru Naani Nwaanyi Na-Aru

E wepu oru igho nwa a muru ohuru,ya bu oru midwaif, o nweghi oru ozo a ga- asi na o bu naani nwaanyi nwe ya. o nwere mgb e oru noos bu naani maka umunwaanyi. mana ugbu aumunwoke ji nwayoo na-abaghachi na ya di ka o di na mbu.

Oru ma nwoke ma nwaanyi na-aru

i. Nkuzi

ii. Dibia bekee

iii. Noos

iv. Oruugbo

v. Ikwa akwa

vi. Azumahia

vii. Oru oyibo

viii. Ise foto

ix. Ntaakuko

x. Ikpe

xi. Oru ulo aku

xii. Police na oru ndi yiri ya

NWALE

1. Deputa oru ano naani nwoke na-aru

2. Deputa oru asato ma nwoke ma nwanyi na-aru

1. Gini bu aha nne gi? ……………….

2. kedu aha oru nne gi na- aru? …………….

3. Gini bu aha nna gi? ………………..

4. kedu aha oru nna gi na- aru? ……………….

5. kedu udi oru i choro iru na ndu gi? ……………

Exit mobile version