Categories
Igbo Language Notes

JSS2 2nd Term Igbo Language scheme of work

SECOND TERM: E-LEARNING NOTES

JS 1 (BASIC 7)

SUBJECT:     IGBO LANGUAGE                           

 SCHEME OF WORK

WEEK               TOPIC

 1.           Mmeghari ihe ndi e lere n’ule na taam gara aga

2.          Ikowa ufodu omenala Igbo: ufodu omenala gbasara umuakwukwo di ka (i)

               ikele ekele(ii) iga ozi (iii) irube isi dgz

3        Ogugu na Aghotaazaa: Ihe ogugu si n’akwukwo.

4-5       Agumagu Odinala(i)ufodu akuko ifo(ii)Abu so ha na egwu ndi ozo(iii) Ejije

6-7.       Udi oru nwoke na nwanyi na-aru ugbua (i) ufodu oru di iche iche(ii) oru naani nwoke na-aru (iii)oru naani nwanyi na-aru(iv)oru nwoke na nwanyi na-aru

8.         Ahuike ndi ntorobia (i) nkowa ndi ntorobia(ii)mgbanwe n’ahu ndi ntorobia (iii) oria ufodu na-emetuta ndi ntorobia (iv) uzo mgbochi oria ndia

9.         Njirimara na nkenudi Agumagu ugbua (1) nkenudi agumagu ugbua i.iduazi ii.ejije iii.abu

 10.   Nkenuudi agumagu ugbu a gaa n’ihu: Abu, na njirimara agumagu ugbu a

11.       Mmeghari

  12.     Ule

13.       Mmechi.

Click here to ask a question and get an answer published in the forum. Read our disclaimer.

Get paid for every topic you create in: Shoutam.com Forum!MAKE-MONEY